Ndị ọkaiwu Ipob gụnyere Aloy Ejimakor na Paul Achalla asaala onyeisi Ohanaeze Ndigbo bụ George Obiozor n'okwu ọ gwara Nnamdi Kanu bụ onye ndu Ipob. Obiozor mgbe ọ na-agwa ndị ntaakụkọ okwu n'Enugwu sị ...
Mahadum UNN asaala sinatọ Nwaebonyi si na ebubo “Admission Racketeering” oboro ha na sinate bụ okpotokpo asị Onye isi ụlọ akwụkwọ mahadum University of Nigeria Nsukka bụ ọkammụta Charles Igwe ...
Senate Minority Leader, Senator Eyinnaya Abaribe, has vowed to continue to fight for the rights of the citizenry through necessary legislative interventions, as well as taking definite stand on ...
SENATE Minority Leader, Senator Enyinnaya Abaribe, Peoples Democratic Party, PDP Abia South said Monday that his life has been full of coincidences in the cause of fighting for what is right. Speaking ...